Eah
GBC Record
Wfsss
Woh
Rord
Kelly the bad Kelly the bad man
Onwero
See
Oso gi nwee ego
Oso gi buru Ogbenye
Nke ahu bu na akpa gi
Grandma died
Onwero Ife omele
Mana onwu ya wetere anyi
Ndi ufodu si na obu ezigbo mmadu
Na umuazi na anosi ya na akuku
Ona enedo ha anya
Kuru some na aka
Same thing ka ndi ozo mere anyi
Your grandson buzi a celebrity
13 years mbanye city
No gen no electricity
Okenwa hapum banye ekiti
Ka Ife di mma owee na agbambor
Ya wa bu isi ayi ji awa mgbor
He suffered a lot maka anyi
Mana thank God o lugo uno
Rest In Peace o grandma
Nne muru aku bu mma
Ayi mesi win o grandma
Nne muru aku bu mma
Zubezie ike na ebe obuna ino
Nne muru aku bu mma
Your grandsons kita na aluzi uno
Nne muru aku bu mma
Rest In Peace o grandma
Nne muru aku bu mma
Ayi mesi win o grandma
Nne muru aku bu mma
Zubezie ike na ebe obuna ino
Nne muru aku bu mma
Your grandsons kita na aluzi uno
Nne muru aku bu mma
My sister graduated no job
Olu adiro just to focus
As of back then aka dim young
Ebi lifestyle ka young thug
O paper chaser dere Onyeobodo na IG
Si na onwere aluba
Aluba na agu ajo rap na Macaulay
So na ocho ka mbuba
I come Dey ask am shey you Dey whyne me
Onyeobodo aga ekwe kwa
Cos I don text many people them no reply me
Ndi akpo na east erika
Onye Enugu ibem block m na IG
Turn o m to his enemy, and told many people to unfollow me
But I swear to God onwerodi
Rest In Peace o grandma
Nne muru aku bu mma
Ayi mesi win o grandma
Nne muru aku bu mma
Zubezie ike na ebe obuna ino
Nne muru aku bu mma
Your grandsons kita na aluzi uno
Nne muru aku bu mma
Rest In Peace o grandma
Nne muru aku bu mma
Ayi mesi win o grandma
Nne muru aku bu mma
Zubezie ike na ebe obuna ino
Nne muru aku bu mma
Your grandsons kita na aluzi uno
Nne muru aku bu mma
Music industry di kpoi mana muwa di kpoya
Before adi bu m high, kita obodo emego mdi higher
And wether good or bad to God I no go ever tire
Iman gbanwum orji maka nwoke kporo akpo ka John cena
Akuko adiro na uka mgbede, grandma anwugo ka anyi dibe
Nke obu ine eme mebe oge a buzi oge ayi ga eribe
Akuko adiro na uka mgbede, grandma anwugo ka anyi dibe
Nke obu ine eme mebe oge a buzi oge ayi ga eribe
So
Rest In Peace o grandma
Nne muru aku bu mma
Ayi mesi win o grandma
Nne muru aku bu mma
Zubezie ike na ebe obuna ino
Nne muru aku bu mma
Your grandsons kita na aluzi uno
Nne muru aku bu mma
Rest In Peace o grandma
Nne muru aku bu mma
Ayi mesi win o grandma
Nne muru aku bu mma
Zubezie ike na ebe obuna ino
Nne muru aku bu mma
Your grandsons kita na aluzi uno
Nne muru aku bu mma