Rord
Onwero
Kelly bad man
Woh
(Gbc record)
See
My Cartels na eri Ego obulo ile
Enwechamu umu Asa na enye mu Ife
Uwa di too short na di happy
Obulo obele Ife iwebe iwe
Nwoke bu egwu
And my cartels ma ebe msi
I promise my mother na mga anuriri Onye ocha maka na Odiro easy
My cartels Bucha ndi ogiriga waru na nwa
Ndi ogiriga waru na nwa
Tue ha ndi ogiriga waru na nwa
Ndi ogiriga waru na nwa
Ha bu ndi ogiriga waru na nwa
Ndi ogiriga waru na nwa
Tue ha ndi ogiriga waru na nwa
Ha bu ndi ogiriga waru na nwa
Deh deh deh
Dededekurude
Deh deh deh
Dededekurude
Deh deh deh
Dededede
Dededekurude
Dedede deh
Ego ha abulo ka aguo 1 otu, 2 ibuo
Ma Ibulo okwu ego si ebea puo
Mgbe ayi no school, ma mu agbaro first aga aju m ndi gba ya enwe Isi abuo
For my side e be like challenge
Abu m agu etinyere na cage
Ife diri mu bu Igba mboh zoputa onwem elwesim igote benz
Ufodu ga enwe Ego ufodu wan nwe
But all my cartels ha ga enwe
Kama nkeahu mgbadaba abatete
Agbadaba ga maru ife aga eme
Ufodu ga enwe Ego ufodu wan nwe
But all my cartels ha ga enwe
Kama nkeahu mgbadaba abatete
Agbadaba ga maru ife aga eme
My cartels Bucha ndi ogiriga waru na nwa
Ndi ogiriga waru na nwa
Tue ha ndi ogiriga waru na nwa
Ndi ogiriga waru na nwa
Ha bu ndi ogiriga waru na nwa
Ndi ogiriga waru na nwa
Tue ha ndi ogiriga waru na nwa
Ha bu ndi ogiriga waru na nwa
Deh deh deh
Dededekurude
Deh deh deh
Dededekurude
Deh deh deh
Dededede
Dededekurude
Dedede deh