Uwa eeeeh, hey heeeeh
Aaaah haa haaaa, haa haaaa
Echi r'ime o
Onye manu ihe oga'mu nu o
A mama'm amuo na nu mu o
A fine boy ma nachi manu o
Umu'wa ekwenu'm zuru ike
Sha onye biara uwa nuso a'nsogbu o
Ma chukwu aga kwanu ekwe nu shi
Ewu tah m'igwu nishi, ineh
A mama'm amuona nu muo mmmm
Sha mama'muo na ma muo
A mama'm amuona nu muo daa
Iko ngi na kuru mmiri
Umu'wa shi nwo nara miya Kwuwa
Ma Chukwu nyere'm akara' kam
Ari onye ga natu mi ya o
Egbe bere, ugo bere
Onye ube ruru la, ya racha ma ya
Ogi'he nwa ah welie aka ya elu
Mgba ka giri ya, oga ya nweda, ineh
A mama'm amuona nu muo mmmm
Sh'omumu a'muo na anyi amuo
A mama'm amuona nu muo daa
Sh'agam aba hu ime afo, olo o
Sh'ofo mji kwa kamji aga, Eji kwa'm ogu o
Sh'onu kanu naka Chukwu, uwa eh
Uba wu abala aba
Sha mba'tu na jinu aranu nya'hu o
Onye Chukwu nyere nu oke keya
Ya legbuo nu ke'nde ozo anya o
Ari a ibe wunu' ochicho
Imara kwa nna ke Chukwu domara na gi
Ike wenu eke a, erie
Sha ke Chukwu nyere nu mi ka mma
Umu nnem' o, ineh
Eluwa owu ke' onye
Ike ke ah orie, eweh
Obiara uwa, abia nna abia o
Onawa nu doli ma o
Kama ig'awu, ga doli ma o
Ewo
Bia nu nuru kewu ezi o
Sha eluwa wu otu mbia
A mama'm amuona nu muo mmmm
Sha mama'muo na ma muo, ewo
Sha ebe wu nsogbu nsogbu chei
Olo o, aga nu'm akoro onye akuko uwa mu o
Akwa nnu ahuna
Ihie ow'ukwu anyi ji eje Abia
Olo lo lo lo
Ohukwa ihe ejinu aba
Nna nlema eh