Back to Top

Flavour - Umuigbo [Album] Lyrics

theme

Flavour - Umuigbo [Album] Lyrics
Official

[ Featuring Biggie Igba ]

Anywhere you go oo anywhere you goo
If you no see Ịgbọ man nwanne gị bòchaa
Ayamma mma
Bòchapu ósò na ébé ahụ l'élu ele
Ayamma mma
Lachapu ósò na ébé ahụ tiri eti
(Ayamma mma)
Obodo sịrị ike ka ndị Ịgbọ ná-abanye
(Ayamma mma)
Ha banye ébé ahụ hà ebulu ike wee pụta
(Ayamma mma)
Ugochukwu nyere anyị nyawa k'anyi ji aga nụ
Ayamma mma
Iyooko iyoo oko oko

Ụmụ Ịgbọ nile ụmụ Ịgbọ nile oh Lord
Let's come together n'anyi ncha bụ ofu
Chukwu bụ ike anyị o iyeee ehh Chukwu bụ ike anyị o
Chukwu bụ ike anyị o nyawa k'anyi ji aga

Ka m'naba n'ala Ịgbọ ébé ahụ amulu mụ ayamma mma
I nee m anya n'ukwu na ife mụ yiri bụ Aba ayamma mma
Innoson Group motor kà ọ na-aluzi ayamma mma
Made in Nnewi nyanwa ka m na-achọ nụ ayamma mma
Abakiliki rice nyanwa ka m na-erizi ayamma mma
Akụ lụọ uno amalu nụ ébé o si bido

Makana
Anywhere you go o
Anywhere you go o
If you no see Ịgbọ man
Nwanne gi bòchaa

Chukwu bụ ike anyị o
Chukwu bụ ike anyị o
Chukwu bụ ike anyị o nyawa k'anyi ji aga

Ọ gịnị dị mèrè na-anyị adị emezi nwanne chei
Ọ gịnị dị mèrè asụsụ anyị ji àlà
Ònye Ịgbọ mụta nwa nuu osubalu ya oyibo
Oyibo amaka maná oburo asụsụ anyị o
Ijele be anyị ọ ya kà i na-eme e
Biggie nwanne m Ịgbọ bụ Ịgbọ anyị ekulie

Ụmụ Ịgbọ nile ụmụ Ịgbọ nile oh Lord
Let's come together n'anyi ncha bụ ofu
Chukwu bụ ike anyị o iyee eee
Chukwu bụ ike anyị o
Chukwu bụ ike anyị o nyawa k'anyi ji aga

Alili eligbuo mụ ndi be anyị e gburu n'agha a ayamma mma
Akpata oyi na awụ mụ nyawa ka m ji ebezi ayamma mma
They rape our womenu nya kà m ji etizi ayamma mma
They starve our children nya ka' m ji ebezi ayamma mma
Nnamdi Kalu nwanne ji s'ike ayamma mma
Emee élú mee àlà ná uche Chukwu ga-emelili

Ụmụ Ịgbọ nile ụmụ Ịgbọ nile oh Lord
Let's come together n'anyi ncha bụ ofu
Maka ná anywhere you go oo
Anywhere you go oo
If you no see Ịgbọ man nwanne gi bòchaa ayamma mma

Bòchapu ósò na ébé ahụ l'élu ele ayamma mma
Lachapu ósò na ébé ahụ tiri eti ayamma mma
Ụmụ Ịgbọ na-agba mbọ nụ nya k'anyi na-ekwu nụ iiyibaa ayamma mma
Ajọ mmụọ ná Ajọ mmadụ fa na-eme ná nkịtị ayamma mma
Ijele nwanne m Chukwu k'anyi ji aga ayamma mma
Biggie Igbo nwanne Chukwu ka m ji aga

Maka ná Chukwu bụ ịke anyị o
Chukwu bụ ịke anyị o
Chukwu bụ ịke anyị o nyawa k'anyi ji aga uuhhh uh uh

Genevieve nwa na ndị Ịgbọ ji gị aba Ada Mbisi
Ijele nwanne na ndị Ịgbọ ji gị aga
Ogadagidi be anyi na ndị Ịgbọ ji gị aba
Chimamanda Adichie na ndị Ịgbọ ji gị aba
E wuu Bangladesh ka ndị Ịgbọ na-etipado
E wuu Obi na South ná ndị Ịgbọ ji gị ekwú
Iyookoko iyookoko m na-akụ kwa
Mix Monster
Iyo m iyo m iyoo koko ooo
[ Correct these Lyrics ]

We currently do not have these lyrics. If you would like to submit them, please use the form below.

Writer: Flavour N'abania
Copyright: Lyrics © Ultra Tunes
LyricFind

Back to: Flavour

Flavour - Umuigbo [Album] Video
(Show video at the top of the page)

Performed By: Flavour
Featuring: Biggie Igba
Length: 3:46
Written by: Flavour N'abania

Tags:
No tags yet